BBC News, Ìgbò – Akụkọ
Vidio
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
02:29 Vidio, Achọrọ m ikpe ziri ezi n’ọnwu nwa m – Nna Wendy Achumba, Duration 2,29
02:41 Vidio, Ụfọdụ ndị na-eme ejije bụ ezigbo ndị ndu karịa ndị ndọrọndọrọ ọchịchị – Emeka Ike, Duration 2,41
03:29 Vidio, Obi na-adị m ụtọ na m na-eme ndị mmadụ obi aṅụrị na soshal midia, Duration 3,29
03:09 Vidio, Ihe mere e ji eme emume ncheta Bịafra n’ụbọchị 30 Mee, Duration 3,09
01:54 Vidio, Ụzọ ise mmadụ ga-esi gbochie abụba n’ime afọ, Duration 1,54
01:39 Vidio, Egbe ndị Arsenal o nwereike ịgbagbutere ha iko Champions League?, Duration 1,39
04:28 Vidio, Ọnọdụ Naịjirịa kemgbe afọ atọ Tinubu nọ n’ọchịchị, Duration 4,28
01:43 Vidio, Etu e siri katọọ Alex Otti maka ọdọụgbọala ọ kpọrọ aha Nnenna Oti n’Ụmụahịa, Duration 1,43
02:33 Vidio, Ihe mere m ji akatọ City Boy Movement, Obi Cubana na Cubana Chiefpriest – Chidi Mike Anyanwu, Duration 2,33
03:30 Vidio, Ị gaghị eji ndụmọdụ soshal midịa eso alụmdi na nwunye gị – Jerry Eze, Duration 3,30
02:33 Vidio, Etu mmanwụ Oriọkpa, Akatakpa na Omabe si akpazị ike ọjọọ na Nsụka, Duration 2,33
02:59 Vidio, Ihe i kwesịrị ịma gbasara ọrịa apa afọ na-egbu ụmụaka, Duration 2,59

Ghana,Gabon na mba ndị ọzọ tinyere aka n’Agha Biafra na Naịjiria na ihe ha mere
Ghana,Gabon na mba ndị ọzọ tinyere aka n’Agha Biafra na Naịjiria na ihe ha mere.
elekere 5 gara aga

NUT amalitela ngagharịiwe na steeti dị iche iche maka ụmụakwụkwọ na ndị nkuzi a tọọrọ n’Oyo steeti
Cheta na ndị ojiegbe wakporo ụlọakwụkwọ abụọ dị n’obodo Ahoro-Esinle n’ụtụtụ Fraịde 15 Mee 2026, gbuo otu onye nkụzi ma tọrọ ọtụtụ ụmụakwụkwọ.
2 Juun 2026
15:26
Vidio, Ihe anya anyị hụrụ n’agha Naịjirịa – Ndị so lụọ agha Biafra, Duration 15,26
Ụfọdụ ndị Naịjirịa nọ n’oge agha Nigeria Civil War ekwuola oke ihe mgbu nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ ha gabigara n’agha ahụ.
1 Juun 2026

Ntịwapụ Ebola: Mmadụ ise agbakeela
Gọọmentị Naijiria ekwuola na mmadụ ise agbakeela n’ọrịa Ebola na mba DR Kongo.
1 Juun 2026

Pati NDC enyela Peter Obi ọkọlọtọ ya iji zọọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2027
Onye ndu pati NDC bụ Seriake Dickson kwere nkwa na ndị isi na ndị otu pati ha ga-arụkọ ọrụ ọnụ iji hụ na ha nwetere mmeri na ntuliaka na-abịanụ.
31 Mee 2026
9:54
Vidio, Ihe Alex Madiebo gwara BBC Igbo gbasara ihe ndị ọ hụrụ n’oge agha Biafra, Duration 9,54
Major General Alexander Madiebo kọwarala BBC Igbo ihe mere General Gowon jiri gbahapụ ihe e kpebiri n’Aburi dị na Gana.
26 Jenụwarị 2022
0:55
Vidio, Akụkọ dị mkpa – Juun 2, 2026, Duration 0,55
Akụkọ ndị kachasị mkpa n’ụwa taa bụ Tuzde, 2 Juun, 2026.
2 Juun 2026

Mba Itiopịa amalitela ntuliaka mana ọ bụghị mmadụ niile ga-atụ vootu
A na-atụ anya na pati Praịm Minista Abiy Ahmed ga-anọ n’isi na ntuliaka ahụ n’ihi na esemokwu na-egbochi ntuliaka ahụ.
1 Juun 2026

A kpụpụla mmadụ 33 n’ụlọikpe maka esemokwu ọjọọ dara n’etiti obodo Amasiri na Oso Edda n’Ebonyi Steeti
Ọ bụ n’ụbọchị Fraịde 29 Mee 2026 ka a kpụpụrụ ndị ahụ a na-enyo enyo n’ụlọikpe maka ebubo anọ ndị gbakwasara ụkwụ n’igbu mmadụ oge e mere mwakpo ọjọọ n’ụbọchị 29 Jenụwarị 2026.
30 Mee 2026

A nwụchiela ụmụakwụkwọ asatọ a na-enyo na ọ bụ ha sunyere ọkụ gbagburu ụmụakwụkwọ 16 na Kenya
29 Mee 2026

Atiku Abubakar emeriela ntuliaka imeụlọ ADC
Atiku Abubakar ji vootu 1,846,370 merie Rotimi Amaechi bụbu gọvanọ Rivas steeti onye ritere vootu 504,117 ebe Mohammed Hayatu-Deen ritere vootu 177,120.
28 Mee 2026

Ndị uweojii anwụchiela mmadụ isii a na-enyo enyo maka ogbugbu Eze ọdịnala n’Ebonyi steeti
Akụkọ kwuru na e gburu Ezeogo Josephat Ikegwu nke obodo Ishinkwo n’ime okpuru ọchịchị Onicha dị na steeti ahụ.
27 Mee 2026

Onyeisiala Tinubu ejirila vootu dị nde 10.9 merie ntuliaka imeụlọ APC
Onyeisiala Tinubu ji vootu dị 10,999,162 merie Stanley Osifo nwetere vootu 16, 503 na ntuliaka ahụ e mere na wọọdụ dị 8,809 n’okpuru ọchịchị 774 dị na Naịjirịa.
24 Mee 2026

Ihe mere m ji sepụ aka n’ịzọ ọkwa Gọvanọ na Riva Steeti – Gọvanọ Fubara
Fubara kwupụtara nke a n’ozi o wepụtara n’onwe ya n’ụbọchị Wenezde 20 Mee 2026, ma kwuo na ya ga-akwado onye ọbụla pati ahụ họpụtara maka iji ọkọlọtọ ha zọọ ọkwa gọvanọ.
20 Mee 2026

Ọkwa maka ozi nzuzo ọbaozi Whatsapp BBC Chanelụ na Community
26 Febụwarị 2025
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n’Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n’ụwa niile.
2:53
Vidio, Ụfọdụ ndị ndọrọndọrọ ọchịchị gharịpụrụ nna ha n’Abraham n’Afrịka, Duration 2,53
26 Mee 2026
1:41
Vidio, Kedụ ndị ji ọkọlọtọ APC azọ ọkwa gọvanọ na steeti dị iche iche?, Duration 1,41
22 Mee 2026
1:01
Vidio, Iwu o gbochiri Gọvanọ Hope Uzodimma ịzọ ọkwa Sịnetọ?, Duration 1,01
20 Mee 2026
1:35
Vidio, Arsenal ọ ga-ebuli iko ‘English Premier League’ afọ 2025/2026?, Duration 1,35
19 Mee 2026
1:58
Vidio, Onye bụ Abu-Bilal Al-Minuki ndịagha Amerịka gburu na Naịjirịa?, Duration 1,58
16 Mee 2026
1:30
Vidio, Ihe mere EFCC jiri kpụpụ Blessing CEO n’ụlọikpe, Duration 1,30
15 Mee 2026
1:15
Vidio, Ị ma na i nwereike iji akara 100 banye ụlọakwụkwọ dị elu?, Duration 1,15
12 Mee 2026
1:09
Vidio, Ihe ị ga-eme ka egbe eluigwe ghara ịgbagbu gị, Duration 1,09
9 Mee 2026
3:03
Vidio, “Anyị malitere ịrụ akpụkpọ ụkwụ n’Aba n’afọ 1975” Ndị na-arụ akpụkpọ n’Aba, Duration 3,03
21 Mee 2026
3:03
Vidio, ‘Ịzụ ikpuru emeela anyị akajiakụ’ – Ndị ọrụ ugbo, Duration 3,03
19 Mee 2026
4:29
Vidio, Esi m n’ịgba ọkada banye n’ịkwọ ụgbọelu- Captain Callistus, Duration 4,29
1 Mee 2026
3:40
Vidio, “Egwu m na-eti bụ ọnatarachi nke si n’aka nne na nna m fee m”, Duration 3,40
29 Eprel 2026

E yigharịala ikpe ọkwọụgbọala ya na Anthony Joshua nwere ihe mberede okporoụzọ
16 Eprel 2026
1:49
Vidio, Ihe onye ezinaụlọ Anthony Joshua kwuru banyere ihe mberede o nwere, Duration 1,49
8 Jenụwarị 2026

4-0: Naịjirịa agbaala Mozambik ụkwụ n’éhé
5 Jenụwarị 2026
1:29
Vidio, Zaa Ngwangwa : Etu m si banye ‘Super Eagles’-Francis Uzoho, Duration 1,29
3 Jenụwarị 2026
2:49
Vidio, Owerri Bole enyela m ọrụ ma nyekwa ndị ntoroọbịa karịrị 30 ọrụ – Adaeze Uwakwe, Duration 2,49
13 Mee 2026
3:04
Vidio, Ana m akpụ ụzụ ka akaọrụ a ghara ịla n’obodo anyị bụ Akulu Isuofia – Anthony Okafor, Duration 3,04
19 Maachị 2026
3:08
Vidio, Ọgba mbọ: Aka ọrụ m bụ ịrụ chandalier – George Michael Uwakwe, Duration 3,08
20 Jenụwarị 2026
8:00
Vidio, Ihe mere m ji eke ọtụtụ ji m na-akọpụta n’ọba – Elieza Chinedu (Ọkọ ji n’Ani Nri), Duration 8,00
19 Nọvemba 2025
Soro anyị na
Akụkọ akachasị gụọ
- 1A kpụpụla mmadụ 33 n’ụlọikpe maka esemokwu ọjọọ dara n’etiti obodo Amasiri na Oso Edda n’Ebonyi Steeti
- 2Biafra at 50: Izu a kwụsịrị agha BiafraEmelitere ikpeazụ na: 13 Jenụwarị 2020
- 3Mathias Ezeaku arrested : Lee onye ndu otu ‘Omenala bu Uzọ Eziokwu’ dịka a tọhapụrụ ya ọzọEmelitere ikpeazụ na: 3 Disemba 2023
- 4Ghana,Gabon na mba ndị ọzọ tinyere aka n’Agha Biafra na Naịjiria na ihe ha mere
- 5Akụkọ kachasị mkpa na mgbede aEmelitere ikpeazụ na: 16 Juun 2018


















